Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • g 4/12 p. 32
  • Gịnị Ka I chere Jizọs Bụ?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Gịnị Ka I chere Jizọs Bụ?
  • Teta!—2012
Teta!—2012
g 4/12 p. 32

Gịnị Ka I chere Jizọs Bụ?

Ì chere na ọ bụ nwa ọhụrụ, nwoke nọ n’ọnụ ọnwụ, ka ọ̀ bụ Eze e buliri elu?

Baịbụl kwuru na Jizọs bụ Eze dị ike, nke na-achị achị ugbu a. Ma, olee otú nke ahụ si gbasa gị?

Ọtụtụ ndị kwetara na Jizọs nwụrụ n’ihi ha. Ma, olee otú ọnwụ otu nwoke nwụrụ n’ihe fọrọ obere ka ọ bụrụ puku afọ abụọ gara aga ga-esi mee ka ndị ọzọ dị ndụ taa?

Anyị ji obi ụtọ akpọ gị ka ị bịa nụrụ otú a ga-esi jiri Baịbụl zaa ajụjụ ndị ahụ. A ga-aza ha mgbe Ndịàmà Jehova ga-ezukọ icheta ọnwụ Jizọs na Tọzdee, Eprel 5. Ọ ga-abụ mgbe anyanwụ dara.

Ị chọọ ịma oge a ga-eme ya na ebe a ga-anọ eme ya, jụọ Onyeàmà Jehova ọ bụla bi n’ógbè unu.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya