Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • lfb p. 12-13
  • Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 2

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 2
  • Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ọ̀ Dị Mgbe Ihe Ọma Ga-emeri Ihe Ọjọọ?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1993
  • Otú Ezi Ihe Ga-esi Merie Ihe Ọjọọ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2006
  • Ònye Gere Chineke Ntị n’Oge ahụ E Nwere Iju Mmiri? Ole Ndị Na-egeghị Ya Ntị?
    Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi
  • Ịdọ Aka Ná Ntị Site n’Ihe Ndị Mere n’Oge Gara Aga
    Ị Pụrụ Ịbụ Enyi Chineke!
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
lfb p. 12-13
Ebe Noa na-achịbata ụmụ anụmanụ n’ụgbọ

Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 2

Gịnị mere Jehova ji mee ka e nwee iju mmiri nke bibiri ndị ajọ omume n’oge ochie? Obere oge e kechara mmadụ, ọ bịara dị mkpa ka ha kpebie ma hà ga-eme ihe dị mma ma ọ bụ ihe na-adịghị mma. Ụfọdụ ndị, dị ka Adam na Iv, na nwa ha Ken, họọrọ ime ihe na-adịghị mma. Mmadụ ole na ole, dị ka Ebel na Noa, họọrọ ime ihe dị mma. Ọtụtụ ndị malitere ime ihe ọjọọ nke na Jehova bibiri ndị niile na-eme ihe ọjọọ n’oge ahụ. Nkebi a ga-eme ka anyị mata na Jehova na-ahụ ma ànyị na-eme ihe dị mma ma ọ bụ ihe na-adịghị mma. Ọ ga-emekwa ka anyị mata na e nweghị mgbe Jehova ga-ekwe ka ihe ọjọọ merie ihe ọma.

ISI IHE NKEBI A NA-AKỤZIRI ANYỊ

  • Anyị kwesịrị ịna-eme udo, ọ bụghị ịbụ ndị tigbuo zọgbuo ka Ekwensu na ndị òtù ya

  • Ọ bụrụ na anyị ana-erubere Chineke isi ka Noa, anyị ga-adị ndụ ebighị ebi, obi ga-atọkwa anyị ụtọ

  • Jehova na-ahụ ihe niile na-eme n’ụwa a. Obi na-atọ ya ụtọ ma anyị mee ihe dị mma. Anyị meekwanụ ihe na-adịghị mma, ọ na-ewute ya

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya