Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • lfb p. 106-107
  • Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 8

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 8
  • Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Sọlọmọn Bụ Eze Maara Ihe
    Baịbụl—Gịnị Ka Ọ Na-ekwu?
  • Ugbu A Bụ Oge Ime Ihe Ngwa Ngwa
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2005
  • Gịnị Ka Ị Na-amụta N’àgwà Ọma Ya Nakwa N’àgwà Ọjọọ Ya?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2011
  • Ị̀ Ga-ekwesị Ntụkwasị Obi Dị Ka Elaịja?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1997
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
lfb p. 106-107
Ebe Eze Solomọn chọpụtara nwaanyị mụrụ nwa a na-esere okwu

Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 8

Jehova nyere Solomọn amamihe dị egwu. O kwekwara ka ọ rụọrọ ya ụlọ nsọ. Ma, Solomọn ji nwayọọ nwayọọ kwụsị ife Chineke. Ọ bụrụ na ị bụ nne ma ọ bụ nna, kọwaara nwa gị otú ndị na-efe arụsị si mee ka Solomọn kwụsị ife Chineke. E mechara kewaa alaeze Izrel ụzọ abụọ. Ndị eze ọjọọ ndị chịrị ndị Izrel mere ka ha kwụsị ife Chineke fewezie arụsị. N’oge ahụ, e mesiri ọtụtụ ndị amụma ji obi ha niile na-efe Jehova ike, gbuokwa ha. Jezibel, nwunye eze Izrel, mere ka ọtụtụ ndị nọ n’alaeze dị n’ebe ugwu kwụsị ife Jehova ma fewe arụsị. E nwere nnukwu nsogbu n’Izrel n’oge ahụ. Ma, a ka nwere ọtụtụ ndị na-efe Jehova n’Izrel n’oge ahụ. Mmadụ abụọ n’ime ha bụ Eze Jehoshafat na Ịlaịja onye amụma.

ISI IHE NKEBI A NA-AKỤZIRI ANYỊ

  • Jiri obi gị niile na-efe Jehova, ọ bụrụgodị na ndị ezinụlọ unu na ndị enyi gị anaghị efe ya

  • Ị hapụ Jehova, ihe agaghị agaziri gị. Ma, ọ bụrụ na ị kwụsịghị ife ya, ọ ga-agọzi gị

  • Mgbe ọ bụla i nwere nsogbu, ya adị gị ka nke ị na-eme agwụla, Jehova ga-enyere gị aka n’ụzọ ị na-atụghịdị anya ya

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya