Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • rr p. 212
  • Otú E Si Kee Ala Ahụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Otú E Si Kee Ala Ahụ
  • A Maliteghachila Ife Jehova Ezigbo Ofufe
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Onye ọ bụla nwere ebe bụ́ nke ya, nweekwa ọrụ bara uru
  • Ala ha ga-enweta ga-aha nhata
  • ‘Kee Ala ahụ Ka Onye Ọ Bụla Nweta nke Ya’
    A Maliteghachila Ife Jehova Ezigbo Ofufe
  • ‘Tụkwasị Obi Gị’ N’ụlọukwu Chineke!
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1999
  • “Aha Obodo Ahụ . . . Ga-abụ Jehova Nọ Ebe Ahụ”
    A Maliteghachila Ife Jehova Ezigbo Ofufe
  • “Ụlọukwu” ahụ na “Onyeisi” ahụ Taa
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1999
Lee Ihe Ndị Ọzọ
A Maliteghachila Ife Jehova Ezigbo Ofufe
rr p. 212
Ebe nwoke yiri ọla kọpa na-egosi Ezikiel ala a ga-ekere ndị Chineke.

IGBE 20A

Otú E si Kee Ala Ahụ

Otú e si gwa ndị Izrel a dọọrọ n’agha kpọmkwem ebe ndị ga-abụ ókè ala ha mere ka obi sie ha ike na ha ga-alaghachi n’obodo ha. Gịnị na gịnị ka ọhụụ a na-akụziri anyị taa? Ka anyị leba anya n’ihe abụọ e kwuru na ya:

Map nke gosiri ókè ala há nhata a ga-ekere ndị Izrel si n’ebe a dọọrọ ha n’agha lọta, otú Ezikiel dere ya, malite n’ebe ugwu ruo n’ebe ndịda, malite na Dan, Asha, Naftalaị, Manase, Ifrem, Ruben, Juda, Ala E Wepụtara Iche, (ala ebe nlekọta na-anọ ahazi ihe), Benjamin, Simiọn, Ịsaka, Zebulọn, ruo na Gad.

Onye ọ bụla nwere ebe bụ́ nke ya, nweekwa ọrụ bara uru

Onye ọ bụla n’ime ndị ahụ si n’ebe a dọọrọ ha n’agha lọta ga-enwe ebe a ga-ekenye ya n’Ala Nkwa ahụ. Otú ahụ ka ọ dịkwa taa. Onye ọ bụla n’ime ndị niile na-efe Jehova so nweta ala. Onye ọ bụla n’ime anyị, ma onye ukwu ma onye nta, nwechara ebe bụ́ nke ya n’ala ahụ, nweekwa ọrụ bara uru. Jehova ji ndị niile na-efe ya kpọrọ ihe. N’anya ya, e nweghị onye ka ibe ya.

Ala ha ga-enweta ga-aha nhata

Ọhụụ Ezikiel hụrụ gosiri na ebo nke ọ bụla ga na-enweta akụ̀ ndị Ala Nkwa ahụ ga na-emepụta. Otú ahụ ka ọ dịkwa taa. Jehova na-agọzi ndị niile na-efe ya n’ala o nyere ha.

Gaghachi n’isi nke 20, paragraf nke 5-11

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya