Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • rr p. 220
  • “Ala Unu Ga-ewepụta Iche”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Ala Unu Ga-ewepụta Iche”
  • A Maliteghachila Ife Jehova Ezigbo Ofufe
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • A. “Ala Unu Ga-ewepụta Iche”
  • B. “Ala Niile E Nyere Chineke”
  • CH. “Ala Onyeisi”
  • D. “Ala Dị Nsọ”
  • E. “Ala nke Fọrọnụ”
  • “Aha Obodo Ahụ . . . Ga-abụ Jehova Nọ Ebe Ahụ”
    A Maliteghachila Ife Jehova Ezigbo Ofufe
  • “Ụlọukwu” ahụ na “Onyeisi” ahụ Taa
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1999
  • “Ọgwụgwụ Unu Eruola”
    A Maliteghachila Ife Jehova Ezigbo Ofufe
  • ‘Kee Ala ahụ Ka Onye Ọ Bụla Nweta nke Ya’
    A Maliteghachila Ife Jehova Ezigbo Ofufe
Lee Ihe Ndị Ọzọ
A Maliteghachila Ife Jehova Ezigbo Ofufe
rr p. 220

IGBE 21A

“Ala Unu Ga-ewepụta Iche”

EZIKIEL 48:8

Ka anyị soro Ezikiel ka ọ na-elerukwu ala Jehova wepụtara iche anya. Ala a nwere mpaghara ise. Gịnị bụ aha ha? Gịnịkwa ka a na-eme na ha?

Map ala Jehova wepụtara iche nke a kpọrọ ‘ala a ga-ewepụta iche.’ Map nke dị n’ime ya na-egosi ala akụkụ ya anọ há nhata nke dị kụbit 25,000 (kilomita 13) malite n’ebe ugwu ruo n’ebe ndịda, dịrịkwa kubit 25,000 malite n’ebe ọwụwa anyanwụ ruo n’ebe ọdịda anyanwụ. A kpọrọ ala ahụ akụkụ anọ ya há nhata ‘ala niile e nyere Chineke.’ E kere ya ụzọ atọ, otu n’elu, otu n’etiti. Ụlọ nsọ dị na nke etiti ya. Na nke ala ya, e nwere obodo aha ya bụ ‘Jehova Nọ Ebe Ahụ.’

A. “Ala Unu Ga-ewepụta Iche”

Ọ bụ maka ndị ọchichị. A kpọkwara ya “ala ebe ndị nlekọta na-anọ ahazi ihe.”

EZIK. 48:8

B. “Ala Niile E Nyere Chineke”

E wepụtara ya iche maka ndị nchụàjà, ndị Livaị, nakwa maka obodo. Ihe ọzọ bụ na ndị niile si n’ebo iri na abụọ na-abanye n’ala a iji fee Jehova nakwa iji na-akwado ọchịchị obodo ahụ.

EZIK. 48:20

CH. “Ala Onyeisi”

“Ala ahụ ga-abụ nke ya n’Izrel.” “Ọ ga-abụkwa nke onyeisi.”

EZIK. 45:7, 8; 48:21, 22

D. “Ala Dị Nsọ”

A kpọrọ ebe a “ala dị nsọ.” Ebe elu ya bụ “nke ndị Livaị.” “Ọ dị nsọ.” E kwuru gbasara ebe etiti ya na “ọ bụ ndị nchụàjà ka a ga-enye ala a dị nsọ.” “Ọ ga-abụ ebe ha ga-arụ ụlọ, bụrụkwa ebe dị nsọ a ga-arụ ụlọ nsọ.”

EZIK. 45:1-5; 48:9-14, 20

E. “Ala nke Fọrọnụ”

“Ọ ga-abụ nke ndị Izrel niile” na “nke ndị obodo. Ha ga-ebi na ya, nweekwa ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa.”

EZIK. 45:6; 48:15-19

Gaghachi n’isi nke 21, paragraf nke 3

[Foto dị na peeji nke 220]

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya