Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w13 5/1 p. 16
  • Eziokwu

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Eziokwu
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2013
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2013
w13 5/1 p. 16

Eziokwu

Olee ebe i nwere ike isi mata?

Olee otú o nwere ike isi baara gị na ezinụlọ gị uru?

Anyị ji obi ụtọ na-akpọ gị ka ị bịa nụrụ azịza nke ajụjụ ndị a ná mgbakọ ụbọchị atọ Ndịàmà Jehova ga-enwe.

ISIOKWU YA BỤ:

‘Okwu Chineke Bụ Eziokwu!’

E si n’ihe Jizọs kwuru na Jọn 17:17 nweta ya.

IHE ỤFỌDỤ A GA-EME NÁ MGBAKỌ A:

Otu n’ime isiokwu ndị magburu onwe ha a ga-ekwu ná mgbakọ a bụ “Gịnị Bụ Eziokwu?” Isiokwu a ga-akọwa ihe mere anyị ga-eji tụkwasị Okwu Chineke, bụ́ Baịbụl, obi.

A ga-enwe ihe nkiri abụọ ndị ga-eme ka anyị ghọtakwuo akụkọ ndị a kọrọ na Baịbụl na uru ndị ha baara anyị.

NDỊ NWERE IKE ỊBỊA MGBAKỌ A:

Ma onye ukwu ma onye nta. Ị gaghị akwụ ụgwọ tupu gị abata, o nwekwanụghị onye a ga-ana ụtụ.

OGE NA EBE Ọ GA-ABỤ:

Gaa n’adres Ịntanet anyị bụ́ www.jw.org ka ị hụ ebe dị gị nso a ga-enwe mgbakọ a nakwa ka i kirie vidio ga-eme ka ị mata otú mgbakọ anyị na-adị. (Ị gaa n’ebe e dere GBASARA ANYỊ pịa ebe e dere MGBAKỌ)

Ị gaa na www.jw.org, ị ga-ahụ akwụkwọ usoro ihe omume mgbakọ a. (Ị gaa n’ebe e dere IHE ANYỊ NWERE pịa ebe e dere AKWỤKWỌ NA BROSHỌ)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya