Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • yb17 p. 82-83
  • Jọjia

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jọjia
  • Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2017
Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2017
yb17 p. 82-83
Ebe Onyeàmà Jehova na-ezi otu nwoke bi n’otu obodo bụ́ ugwu ugwu na Jọjia, ozi ọma

Jọjia

JIZỌS mere ihe atụ banyere otú ihe iko achịcha e tinyere na ntụ ọka si gbasaa ma mee ka ntụ ọka ahụ dum koo. E nwere ike iji otú ozi ọma Alaeze Chineke si gbasaa na Jọjia tụnyere ihe atụ a Jizọs mere. (Mat. 13:33) Ozi ọma Alaeze Chineke ji nwayọọ nwayọọ gbasaa ebe niile na Jọjia otú ahụ ihe iko achịcha ahụ si gbasaa ma mee ka ntụ ọka ahụ dum koo. Ná mmalite, a hụchaghị otú o si na-agbasa, ma o ji nwayọọ nwayọọ gbasaa ebe niile, meekwa ka ọtụtụ ndị gbanwee otú ha si ebi ndụ.

Gụọ akụkọ a ka i hụ otú ndị Chineke nọ na Jọjia si gosi ma ‘n’oge dị mma ma n’oge nsogbu’ na ha hụrụ Chineke n’anya, nwee okwukwe, obi ike ma kwesịkwa ntụkwasị obi. Akụkọ a ga-atọ gị ezigbo ụtọ.—2 Tim. 4:2.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya