-
Jenesis 31:34Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
34 Ma, ọ bụ Rechel weere terafim ahụ, o wee tinye ya n’ihe a kpara akpa ụmụ nwaanyị ji anọkwasị na kamel, o wee nọgide ya ọdụ. Leban wee bigharịa aka n’ụlọikwuu ahụ dum, ma ọ hụghị ya.
-