Jenesis 16:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ bụ ya mere e ji kpọọ olulu mmiri ahụ Bia-lehaị-rọị.+ Lee, ọ dị n’agbata Kedesh na Bired. Jenesis 25:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee ruo mgbe Ebreham nwụsịrị na Chineke nọ na-agọzi Aịzik nwa ya,+ Aịzik bikwa nso na Bia-lehaị-rọị.+
11 O wee ruo mgbe Ebreham nwụsịrị na Chineke nọ na-agọzi Aịzik nwa ya,+ Aịzik bikwa nso na Bia-lehaị-rọị.+