Jenesis 26:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee ruo na ka ọ nọwara ogologo oge n’ebe ahụ, Abimelek, bụ́ eze ndị Filistia, si na windo na-elepụ anya wee hụ, ma, lee, Aịzik na Ribeka nwunye ya nọ na-egwuri egwu.+ Ndị Efesọs 5:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ndị bụ́ di, na-ahụnụ nwunye unu n’anya,+ dị nnọọ ka Kraịst hụkwara ọgbakọ ahụ n’anya ma nyefee onwe ya maka ya,+
8 O wee ruo na ka ọ nọwara ogologo oge n’ebe ahụ, Abimelek, bụ́ eze ndị Filistia, si na windo na-elepụ anya wee hụ, ma, lee, Aịzik na Ribeka nwunye ya nọ na-egwuri egwu.+
25 Ndị bụ́ di, na-ahụnụ nwunye unu n’anya,+ dị nnọọ ka Kraịst hụkwara ọgbakọ ahụ n’anya ma nyefee onwe ya maka ya,+