Jenesis 23:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ka o nye m ọgba Mak-pila,+ bụ́ nke ya, nke dị na nsọtụ ala ya. Ka ọ nọrọ n’ihu unu nye m ya ka m kwụchaa ya ọlaọcha ole m kwesịrị ịkwụ ya ka ọ bụrụ ebe m ga na-eli ozu.”+ Jenesis 49:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 n’ọgba dị n’ala Mak-pila nke dị n’ihu Mamri n’ala Kenan, bụ́ ala Ebreham zụrụ Ifrọn onye Het ka ọ bụrụ ebe ọ ga na-eli ozu.+
9 ka o nye m ọgba Mak-pila,+ bụ́ nke ya, nke dị na nsọtụ ala ya. Ka ọ nọrọ n’ihu unu nye m ya ka m kwụchaa ya ọlaọcha ole m kwesịrị ịkwụ ya ka ọ bụrụ ebe m ga na-eli ozu.”+
30 n’ọgba dị n’ala Mak-pila nke dị n’ihu Mamri n’ala Kenan, bụ́ ala Ebreham zụrụ Ifrọn onye Het ka ọ bụrụ ebe ọ ga na-eli ozu.+