Jenesis 23:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 ka o resị m ọgba Mak-pila. Ọ bụ ya nwe ọgba ahụ. Ọ dị na nsọtụ ala ya. Ya nọrọ n’ihu unu resị m ya. M ga-akwụ ya ọlaọcha ole ọgba ahụ bụ,+ ka ọgba ahụ bụrụzie ebe m ga na-eli ozu.”+
9 ka o resị m ọgba Mak-pila. Ọ bụ ya nwe ọgba ahụ. Ọ dị na nsọtụ ala ya. Ya nọrọ n’ihu unu resị m ya. M ga-akwụ ya ọlaọcha ole ọgba ahụ bụ,+ ka ọgba ahụ bụrụzie ebe m ga na-eli ozu.”+