Jenesis 23:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ka o nye m ọgba Mak-pila,+ bụ́ nke ya, nke dị na nsọtụ ala ya. Ka ọ nọrọ n’ihu unu nye m ya ka m kwụchaa ya ọlaọcha ole m kwesịrị ịkwụ ya ka ọ bụrụ ebe m ga na-eli ozu.”+
9 ka o nye m ọgba Mak-pila,+ bụ́ nke ya, nke dị na nsọtụ ala ya. Ka ọ nọrọ n’ihu unu nye m ya ka m kwụchaa ya ọlaọcha ole m kwesịrị ịkwụ ya ka ọ bụrụ ebe m ga na-eli ozu.”+