1 Ihe E Mere 6:54 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 54 Ọ bụ n’ebe ndị a ka ha bi, n’ebe dị iche iche ha mara ụlọikwuu ndị e ji mgbidi gbaa gburugburu n’ókèala ha,+ ndị e nyere ụmụ Erọn bụ́ ndị si n’ezinụlọ Kohat,+ n’ihi na ọ bụ ha ka nza daara. Nehemaya 8:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mmadụ niile wee gaa gbute ihe ndị ahụ, wuokwara onwe ha ụlọ ndò, onye nke ọ bụla n’elu ụlọ+ ya nakwa n’ogige ha nakwa n’ogige+ ụlọ nke ezi Chineke nakwa n’ámá+ Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri+ nakwa n’ámá Ọnụ Ụzọ Ámá Ifrem.+
54 Ọ bụ n’ebe ndị a ka ha bi, n’ebe dị iche iche ha mara ụlọikwuu ndị e ji mgbidi gbaa gburugburu n’ókèala ha,+ ndị e nyere ụmụ Erọn bụ́ ndị si n’ezinụlọ Kohat,+ n’ihi na ọ bụ ha ka nza daara.
16 Mmadụ niile wee gaa gbute ihe ndị ahụ, wuokwara onwe ha ụlọ ndò, onye nke ọ bụla n’elu ụlọ+ ya nakwa n’ogige ha nakwa n’ogige+ ụlọ nke ezi Chineke nakwa n’ámá+ Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri+ nakwa n’ámá Ọnụ Ụzọ Ámá Ifrem.+