1 Ndị Eze 6:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 O wee jiri nkume a wapụtara awapụta dị ahịrị atọ+ na otu ahịrị ibé osisi sida wuo ogige ime ya.+ 1 Ndị Eze 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ogige ukwu ahụ gbaa gburugburu nwere nkume a wapụtara awapụta dị ahịrị atọ,+ nakwa otu ahịrị osisi sida; otú a ka e nwekwara maka ogige ime+ nke ụlọ+ Jehova, nakwa maka ihe owuwu ụzọ mbata+ nke ụlọ ahụ. 2 Ihe E Mere 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee rụọ ogige+ maka ndị nchụàjà,+ rụọkwa nnukwu ogige+ nakwa ibo ụzọ maka nnukwu ogige ahụ, wee jiri ọla kọpa machie ibo ụzọ ha. 2 Ihe E Mere 20:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehọshafat wee bilie n’etiti ndị Juda na Jeruselem zukọtaranụ n’ụlọ Jehova,+ n’ihu ogige ọhụrụ ahụ,+
12 Ogige ukwu ahụ gbaa gburugburu nwere nkume a wapụtara awapụta dị ahịrị atọ,+ nakwa otu ahịrị osisi sida; otú a ka e nwekwara maka ogige ime+ nke ụlọ+ Jehova, nakwa maka ihe owuwu ụzọ mbata+ nke ụlọ ahụ.
9 O wee rụọ ogige+ maka ndị nchụàjà,+ rụọkwa nnukwu ogige+ nakwa ibo ụzọ maka nnukwu ogige ahụ, wee jiri ọla kọpa machie ibo ụzọ ha.
5 Jehọshafat wee bilie n’etiti ndị Juda na Jeruselem zukọtaranụ n’ụlọ Jehova,+ n’ihu ogige ọhụrụ ahụ,+