Ọpụpụ 27:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Ị ga-agbakwa ụlọikwuu ahụ ogige.+ N’akụkụ chere Negeb ihu, n’ebe ndịda, ogige ya ga-enwe ákwà ngechi nke e ji ezigbo eri linin a kpara akpa kwee,+ otu akụkụ ya ga-adị otu narị kubit n’ogologo. Levitikọs 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Erọn na ụmụ ya ga-erikwa ihe fọdụrụ na ya.+ A ga-anọ n’ebe dị nsọ rie ya n’ụdị achịcha na-ekoghị eko.+ Ha ga-anọ n’ogige ụlọikwuu nzute rie ya.
9 “Ị ga-agbakwa ụlọikwuu ahụ ogige.+ N’akụkụ chere Negeb ihu, n’ebe ndịda, ogige ya ga-enwe ákwà ngechi nke e ji ezigbo eri linin a kpara akpa kwee,+ otu akụkụ ya ga-adị otu narị kubit n’ogologo.
16 Erọn na ụmụ ya ga-erikwa ihe fọdụrụ na ya.+ A ga-anọ n’ebe dị nsọ rie ya n’ụdị achịcha na-ekoghị eko.+ Ha ga-anọ n’ogige ụlọikwuu nzute rie ya.