Levitikọs 6:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Erọn na ụmụ ya ndị nwoke ga-eri ihe fọrọ na ya.+ A ga-eji ya mee achịcha na-ekoghị eko. A ga-anọkwa n’ebe dị nsọ rie ya. Ha ga-anọ n’ogige ụlọikwuu nzute rie ya.+
16 Erọn na ụmụ ya ndị nwoke ga-eri ihe fọrọ na ya.+ A ga-eji ya mee achịcha na-ekoghị eko. A ga-anọkwa n’ebe dị nsọ rie ya. Ha ga-anọ n’ogige ụlọikwuu nzute rie ya.+