13 Onye nchụàjà ga-ekpuchiri ya mmehie o mere, ya bụ, nke ọ bụla n’ime mmehie ndị a. A ga-agbagharakwa ya.+ Ihe fọrọ n’àjà a ga-abụ nke onye nchụàjà,+ otú a na-eme ihe fọrọ n’àjà ọka.’”+
13 Ọ̀ bụ na unu amaghị na ndị na-arụ ọrụ dị nsọ na-eri ihe ndị dị n’ụlọ nsọ, nakwa na ndị na-arụ ọrụ mgbe niile n’ebe a na-achụ àjà na-eketa ihe ụfọdụ e ji chụọ àjà?+