-
Levitikọs 7:9, 10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 “‘Achịcha ọ bụla e wetara ka e jiri chụọ àjà ọka, bụ́ nke e mere n’ekwú ma ọ bụ n’ite e ji eme achịcha ma ọ bụ n’ite dị mbadamba,+ ga-abụ nke onye nchụàjà chụrụ ya n’àjà. Ọ ga-abụ nke ya.+ 10 Ma àjà ọka ọ bụla ọzọ, ma ọ̀ bụ nke a gwara mmanụ+ ma ọ̀ bụ nke ọkpọọ,+ ga-abụ nke ụmụ Erọn ndị nwoke niile. Ihe ha niile ga-eketa ga-aha.
-