Levitikọs 10:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Mosis wee gwa Erọn na Elieza na Ịtama, bụ́ ụmụ Erọn ndị nwoke fọrọnụ, sị: “Werenụ ihe fọrọ n’àjà ọka e suru ọkụ a chụụrụ Jehova mee achịcha na-ekoghị eko, nọrọkwanụ n’ebe dị nso n’ebe ịchụàjà rie ya,+ n’ihi na ọ bụ ihe kacha nsọ.+
12 Mosis wee gwa Erọn na Elieza na Ịtama, bụ́ ụmụ Erọn ndị nwoke fọrọnụ, sị: “Werenụ ihe fọrọ n’àjà ọka e suru ọkụ a chụụrụ Jehova mee achịcha na-ekoghị eko, nọrọkwanụ n’ebe dị nso n’ebe ịchụàjà rie ya,+ n’ihi na ọ bụ ihe kacha nsọ.+