Levitikọs 10:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mozis wee gwa Erọn, gwakwa Elieza na Ịtama bụ́ ụmụ ya ndị fọdụrụ, sị: “Werenụ àjà ọka*+ fọdụrụ n’àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova, nọrọkwanụ nso n’ebe ịchụàjà rie ya n’etinyeghị ya ihe na-eko achịcha, n’ihi na ọ bụ ihe kasị nsọ.+
12 Mozis wee gwa Erọn, gwakwa Elieza na Ịtama bụ́ ụmụ ya ndị fọdụrụ, sị: “Werenụ àjà ọka*+ fọdụrụ n’àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova, nọrọkwanụ nso n’ebe ịchụàjà rie ya n’etinyeghị ya ihe na-eko achịcha, n’ihi na ọ bụ ihe kasị nsọ.+