Ọpụpụ 29:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 na achịcha na-ekoghị eko nakwa achịcha ụtọ na-ekoghị eko nke a gwara mmanụ nakwa achịcha na-ekoghị eko dị fere fere nke e tere mmanụ.+ Ị ga-eji ntụ ọka wit e gwere nke ọma mee ha. Levitikọs 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Erọn na ụmụ ya ga-erikwa ihe fọdụrụ na ya.+ A ga-anọ n’ebe dị nsọ rie ya n’ụdị achịcha na-ekoghị eko.+ Ha ga-anọ n’ogige ụlọikwuu nzute rie ya.
2 na achịcha na-ekoghị eko nakwa achịcha ụtọ na-ekoghị eko nke a gwara mmanụ nakwa achịcha na-ekoghị eko dị fere fere nke e tere mmanụ.+ Ị ga-eji ntụ ọka wit e gwere nke ọma mee ha.
16 Erọn na ụmụ ya ga-erikwa ihe fọdụrụ na ya.+ A ga-anọ n’ebe dị nsọ rie ya n’ụdị achịcha na-ekoghị eko.+ Ha ga-anọ n’ogige ụlọikwuu nzute rie ya.