2 Ihe E Mere 4:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ihe ndị ọzọ ọ rụrụ bụ ogige+ ndị nchụàjà,+ otu nnukwu ogige,+ na ibo ụzọ ndị dị na ha. O jikwa ọla kọpa machie ibo ụzọ ndị ahụ.
9 Ihe ndị ọzọ ọ rụrụ bụ ogige+ ndị nchụàjà,+ otu nnukwu ogige,+ na ibo ụzọ ndị dị na ha. O jikwa ọla kọpa machie ibo ụzọ ndị ahụ.