9 “Ị ga-agba ụlọikwuu ahụ ogige.+ N’akụkụ chere ihu n’ebe ndịda, ogige ya ga-enwe ákwà mgbochi ndị e ji ezigbo eri linin a kpara akpa kpaa. Otu akụkụ ya ga-adị otu narị (100) kubit n’ogologo.+
16 Erọn na ụmụ ya ndị nwoke ga-eri ihe fọrọ na ya.+ A ga-eji ya mee achịcha na-ekoghị eko. A ga-anọkwa n’ebe dị nsọ rie ya. Ha ga-anọ n’ogige ụlọikwuu nzute rie ya.+