7 Sọlọmọn wee doo etiti ogige nke dị n’ihu ụlọ Jehova nsọ,+ n’ihi na ọ bụ n’ebe ahụ ka ọ chụrụ àjà nsure ọkụ,+ werekwa abụba anụ àjà udo chụọ àjà, n’ihi na ebe ịchụàjà ahụ e ji ọla kọpa mee+ nke Sọlọmọn wuru abaghị àjà nsure ọkụ ahụ na àjà ọka+ ahụ na abụba ahụ.+