Jenesis 16:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma ya onwe ya ga-aghọ nwoke nke dị ka ịnyịnya ọhịa. Aka ya ga-emegide onye ọ bụla, aka onye ọ bụla ga-emegidekwa ya;+ ọ ga-ebikwa n’ụlọikwuu n’ihu ụmụnne ya niile.”+
12 Ma ya onwe ya ga-aghọ nwoke nke dị ka ịnyịnya ọhịa. Aka ya ga-emegide onye ọ bụla, aka onye ọ bụla ga-emegidekwa ya;+ ọ ga-ebikwa n’ụlọikwuu n’ihu ụmụnne ya niile.”+