Abụ Ọma 139:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 E zonahụghị gị ọkpụkpụ m+Mgbe i mere m na nzuzo,+Mgbe ị kpara m dị ka ákwà n’ime ime+ ala. Ekliziastis 11:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Dị nnọọ ka ị na-amaghị otú mmụọ si arụ ọrụ n’ọkpụkpụ dị n’afọ nwaanyị dị ime,+ n’otu aka ahụ ka ị na-amaghị ọrụ ezi Chineke, bụ́ onye na-eme ihe niile.+
5 Dị nnọọ ka ị na-amaghị otú mmụọ si arụ ọrụ n’ọkpụkpụ dị n’afọ nwaanyị dị ime,+ n’otu aka ahụ ka ị na-amaghị ọrụ ezi Chineke, bụ́ onye na-eme ihe niile.+