Jenesis 27:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jekọb wee sị Ribeka nne ya: “Ma Isọ nwanne m bụ nwoke gbara ajị ma ahụ́ m na-akwọ mụrụmụrụ.+ 2 Ndị Eze 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha wee sị ya: “Ọ bụ nwoke yi uwe e ji ajị anụ mee,+ o kekwara ájị̀ akpụkpọ anụ n’úkwù ya.”+ Ọ sịrị ozugbo: “Ọ bụ Ịlaịja onye Tishbe.” Zekaraya 13:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na ihere ga-eme ndị amụma,+ ihere ga-eme onye nke ọ bụla n’ihi ọhụụ ọ hụrụ mgbe ọ na-ebu amụma; ha agaghịkwa eyi uwe ndị amụma e ji ajị anụ mee+ iji na-aghọgbu ndị mmadụ.
8 Ha wee sị ya: “Ọ bụ nwoke yi uwe e ji ajị anụ mee,+ o kekwara ájị̀ akpụkpọ anụ n’úkwù ya.”+ Ọ sịrị ozugbo: “Ọ bụ Ịlaịja onye Tishbe.”
4 “Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na ihere ga-eme ndị amụma,+ ihere ga-eme onye nke ọ bụla n’ihi ọhụụ ọ hụrụ mgbe ọ na-ebu amụma; ha agaghịkwa eyi uwe ndị amụma e ji ajị anụ mee+ iji na-aghọgbu ndị mmadụ.