Jenesis 25:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Nke mbụ wee pụta, ahụ́ ya dum na-acha ọbara ọbara ma dị ka uwe e ji ajị anụ mee;+ ha wee gụọ ya Isọ.+ Jenesis 27:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ mataghịkwa ya, n’ihi na aka ya dị ajị ajị dị ka aka Isọ nwanne ya. N’ihi ya, ọ gọziri ya.+
25 Nke mbụ wee pụta, ahụ́ ya dum na-acha ọbara ọbara ma dị ka uwe e ji ajị anụ mee;+ ha wee gụọ ya Isọ.+