17 N’ihi na o kwesịrị iwere nwa nke nwaanyị ahụ ọ kpọrọ asị dị ka ọkpara site n’inye ya òkè abụọ n’ihe niile o nwere,+ n’ihi na ọ bụ mmalite nke ike ịmụ ọmụmụ ya.+ Ọ bụ ya nwe ihe ruuru onye bụ́ ọkpara.+
11 n’ihi na mgbe a na-amụbeghị ha, mgbe ha na-emebeghịkwa ihe ọma ma ọ bụ ihe ọjọọ ọ bụla,+ ka nzube Chineke n’ihe banyere ime nhọrọ ahụ wee dabere, ọ bụghị n’ọrụ, kama n’Onye ahụ nke kpọrọ òkù,+