Jenesis 49:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Ruben, ị bụ ọkpara m,+ ike m na mmalite ike ịmụ ọmụmụ m,+ onye kasị nwee ùgwù na onye kasị dị ike. Abụ Ọma 105:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 O wee gbuo ihe ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’ala ha,+Mmalite nke ike ịmụ ọmụmụ ha.+
3 “Ruben, ị bụ ọkpara m,+ ike m na mmalite ike ịmụ ọmụmụ m,+ onye kasị nwee ùgwù na onye kasị dị ike.