Diuterọnọmi 21:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na o kwesịrị iwere nwa nke nwaanyị ahụ ọ kpọrọ asị dị ka ọkpara site n’inye ya òkè abụọ n’ihe niile o nwere,+ n’ihi na ọ bụ mmalite nke ike ịmụ ọmụmụ ya.+ Ọ bụ ya nwe ihe ruuru onye bụ́ ọkpara.+ Abụ Ọma 78:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 N’ikpeazụ, o gburu ihe niile e bu ụzọ mụọ n’Ijipt,+Mmalite nke ike ịmụ ọmụmụ ha n’ụlọikwuu Ham.+
17 N’ihi na o kwesịrị iwere nwa nke nwaanyị ahụ ọ kpọrọ asị dị ka ọkpara site n’inye ya òkè abụọ n’ihe niile o nwere,+ n’ihi na ọ bụ mmalite nke ike ịmụ ọmụmụ ya.+ Ọ bụ ya nwe ihe ruuru onye bụ́ ọkpara.+