Jenesis 27:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Aịzik nna ya wee jụọ ya, sị: “Ị̀ bụ onye?” o wee zaa, sị: “Abụ m nwa gị, ọkpara gị, Isọ.”+ Jenesis 36:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Nke a bụ akụkọ banyere Isọ, nna ndị Idọm, bụ́ ndị bi n’ógbè Sia bụ́ ugwu ugwu.+ Malakaị 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 akpọrọ m Isọ+ asị; n’ikpeazụ, m mere ka ugwu ya bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu,+ meekwa ka ihe nketa ya bụrụ maka nkịta ndị na-ebi n’ala ịkpa.”+
3 akpọrọ m Isọ+ asị; n’ikpeazụ, m mere ka ugwu ya bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu,+ meekwa ka ihe nketa ya bụrụ maka nkịta ndị na-ebi n’ala ịkpa.”+