41 Otú ọ dị, Isọ buuru Jekọb iwe n’obi n’ihi ngọzi ahụ nna ya gọziri ya,+ Isọ wee na-asị n’obi ya:+ “Oge a ga-eruru nna m uju na-eru nso.+ Ya gasịa, m ga-egbu Jekọb nwanne m.”+
16 ka e wee ghara inwe onye ọ bụla nke na-akwa iko ma ọ bụ onye ọ bụla nke na-ejighị ihe dị nsọ kpọrọ ihe, dị ka Isọ,+ onye nyefere ihe ruuru ya dị ka ọkpara iji gbanweta otu efere nri.+