Jenesis 25:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Jekọb wee nye Isọ achịcha ma kunye ya ofe lentil, o wee rie, ṅụọkwa.+ O wee bilie pụọ. Isọ wee leda ọnọdụ ya dị ka ọkpara anya.+
34 Jekọb wee nye Isọ achịcha ma kunye ya ofe lentil, o wee rie, ṅụọkwa.+ O wee bilie pụọ. Isọ wee leda ọnọdụ ya dị ka ọkpara anya.+