Jenesis 25:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Nke mbụ wee pụta, ahụ́ ya dum na-acha ọbara ọbara ma dị ka uwe e ji ajị anụ mee;+ ha wee gụọ ya Isọ.+ Jenesis 25:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Jekọb wee sị: “Buru ụzọ resị m ọnọdụ gị dị ka ọkpara!”+ Ndị Hibru 12:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 ka e wee ghara inwe onye ọ bụla nke na-akwa iko ma ọ bụ onye ọ bụla nke na-ejighị ihe dị nsọ kpọrọ ihe, dị ka Isọ,+ onye nyefere ihe ruuru ya dị ka ọkpara iji gbanweta otu efere nri.+
25 Nke mbụ wee pụta, ahụ́ ya dum na-acha ọbara ọbara ma dị ka uwe e ji ajị anụ mee;+ ha wee gụọ ya Isọ.+
16 ka e wee ghara inwe onye ọ bụla nke na-akwa iko ma ọ bụ onye ọ bụla nke na-ejighị ihe dị nsọ kpọrọ ihe, dị ka Isọ,+ onye nyefere ihe ruuru ya dị ka ọkpara iji gbanweta otu efere nri.+