Jenesis 27:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ribeka wee sị Jekọb nwa ya:+ “Lee, m ka nụchara ka nna gị na-agwa Isọ nwanne gị, sị, Jenesis 27:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 E mesịa, Ribeka nọ na-agwa Aịzik, sị: “Ndụ a m dị agbụla m n’ihi ndị inyom Het.+ Ọ bụrụ na Jekọb anwaa anwaa si n’etiti ndị inyom Het ndị a, bụ́ ndị inyom nke ala a, lụta nwaanyị, olee uru ndụ m baara m?”+
46 E mesịa, Ribeka nọ na-agwa Aịzik, sị: “Ndụ a m dị agbụla m n’ihi ndị inyom Het.+ Ọ bụrụ na Jekọb anwaa anwaa si n’etiti ndị inyom Het ndị a, bụ́ ndị inyom nke ala a, lụta nwaanyị, olee uru ndụ m baara m?”+