Jenesis 26:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ha wee na-akpatara Aịzik na Ribeka obi ilu.+ Jenesis 28:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Isọ wee hụ na ndị inyom Kenan adịghị mma n’anya Aịzik nna ya.+