3 n’ihi na m ga-eme ka i jiri Jehova,+ bụ́ Chineke nke eluigwe na Chineke nke ụwa, ṅụọrọ m iyi na ị gaghị esi n’etiti ndị inyom Kenan, bụ́ ndị m bi n’etiti ha, lụtara nwa m nwoke nwaanyị,+
46 E mesịa, Ribeka nọ na-agwa Aịzik, sị: “Ndụ a m dị agbụla m n’ihi ndị inyom Het.+ Ọ bụrụ na Jekọb anwaa anwaa si n’etiti ndị inyom Het ndị a, bụ́ ndị inyom nke ala a, lụta nwaanyị, olee uru ndụ m baara m?”+