Jenesis 21:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ya mere, jiri Chineke ṅụọrọ m iyi+ na ị gaghị aghọ mụ na ụmụ m na ndị ga-esi n’agbụrụ m+ aghụghọ; na ọ bụ dị ka m si jiri ịhụnanya na-adịgide adịgide meso gị ihe+ ka ị ga-emeso m ihe, mesokwa ala nke ị nọworo na-ebi dị ka ọbịa.”+
23 Ya mere, jiri Chineke ṅụọrọ m iyi+ na ị gaghị aghọ mụ na ụmụ m na ndị ga-esi n’agbụrụ m+ aghụghọ; na ọ bụ dị ka m si jiri ịhụnanya na-adịgide adịgide meso gị ihe+ ka ị ga-emeso m ihe, mesokwa ala nke ị nọworo na-ebi dị ka ọbịa.”+