Jenesis 21:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 N’ihi ya, jiri aha Chineke ṅụọrọ m iyi na ị gaghị aghọ mụ na ụmụ m na ụmụ ụmụ m aghụghọ nakwa na ị ga-egosi mụ na ndị obodo m, ndị bi n’ala a i bi, na ị hụrụ anyị n’anya* otú m gosiri gị.”+
23 N’ihi ya, jiri aha Chineke ṅụọrọ m iyi na ị gaghị aghọ mụ na ụmụ m na ụmụ ụmụ m aghụghọ nakwa na ị ga-egosi mụ na ndị obodo m, ndị bi n’ala a i bi, na ị hụrụ anyị n’anya* otú m gosiri gị.”+