Jenesis 20:14, 15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Abimelek wee kpụrụ atụrụ na ehi kpụnye Ebreham, kpọnyekwa ya ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị na-eje ozi. Ọ kpọnyekwara ya Sera nwunye ya. 15 Abimelek gwakwara ya, sị: “Ala a niile bụ nke m. Biri ebe ọ bụla dị gị mma.”
14 Abimelek wee kpụrụ atụrụ na ehi kpụnye Ebreham, kpọnyekwa ya ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị na-eje ozi. Ọ kpọnyekwara ya Sera nwunye ya. 15 Abimelek gwakwara ya, sị: “Ala a niile bụ nke m. Biri ebe ọ bụla dị gị mma.”