Jenesis 20:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 E mesịa, Abimelek kpụụrụ atụrụ na ehi, kpọrọkwa ndị ikom na-eje ozi na ndị inyom na-eje ozi nye Ebreham ma kpọghachiri ya Sera nwunye ya.+
14 E mesịa, Abimelek kpụụrụ atụrụ na ehi, kpọrọkwa ndị ikom na-eje ozi na ndị inyom na-eje ozi nye Ebreham ma kpọghachiri ya Sera nwunye ya.+