-
Jenesis 20:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Abimelek wee kpụrụ atụrụ na ehi kpụnye Ebreham, kpọnyekwa ya ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị na-eje ozi. Ọ kpọnyekwara ya Sera nwunye ya.
-