Jenesis 26:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 E mesịa, Abimelek si na Gira bịakwute ya, ya na Ahọzat bụ́ ezigbo enyi ya nakwa Faịkọl onyeisi ndị agha ya.+
26 E mesịa, Abimelek si na Gira bịakwute ya, ya na Ahọzat bụ́ ezigbo enyi ya nakwa Faịkọl onyeisi ndị agha ya.+