Jenesis 21:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ha wee gbaa ndụ+ na Bia-shiba, e mesịa, Abimelek biliri, ya na Faịkọl bụ́ onyeisi ndị agha ya, ha wee laghachi n’ala ndị Filistia.+
32 Ha wee gbaa ndụ+ na Bia-shiba, e mesịa, Abimelek biliri, ya na Faịkọl bụ́ onyeisi ndị agha ya, ha wee laghachi n’ala ndị Filistia.+