Jenesis 21:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ha wee gbaa ndụ+ na Bia-shiba. Mgbe ha gbachara ndụ, Abimelek na Faịkọl, onyeisi ndị agha ya, biliri laghachi n’ala ndị Filistia.+
32 Ha wee gbaa ndụ+ na Bia-shiba. Mgbe ha gbachara ndụ, Abimelek na Faịkọl, onyeisi ndị agha ya, biliri laghachi n’ala ndị Filistia.+