10 Ugbu a, nká emeela ka anya Izrel na-ahụ inyoghi inyoghi.+ O nweghị ike ịhụ ụzọ. O wee kpọrọ ha rute nso n’ebe ọ nọ, o wee susuo ha ọnụ, makụọkwa ha.+
3 n’ụbọchị mgbe ndị na-elekọta ụlọ+ na-ama jijiji, mgbe ndị ikom nwere ume huuru ehuru,+ mgbe ndị inyom na-egwe nri+ kwụsịworo ịrụ ọrụ n’ihi na ha dịzi ole na ole, mgbe anya gbaworo ndị inyom na-elepụ anya na windo+ ọchịchịrị;