2 Samuel 21:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Agha wee daa ọzọ n’etiti ndị Filistia+ na ndị Izrel. Devid na ndị na-ejere ya ozi wee gbadaa buso ndị Filistia agha; ike wee gwụ Devid. Abụ Ọma 22:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ike adịkwaghị m, adịzi m ka ibe eju,+E mewokwa ka ire m rapara n’ágbụ̀ m;+Ọ bụkwa n’ájá ọnwụ ka ị na-eme ka m nọrọ.+ Abụ Ọma 90:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na iwe gị emewo ka ụbọchị niile anyị gwụchaa;+Anyị anọzuwo afọ ndụ anyị ngwa ngwa dị nnọọ ka okwu a takwunyere atakwunye.+ Abụ Ọma 102:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O mere ka ike gwụ m n’etiti ụzọ,+O mere ka ụbọchị ndụ m dị mkpụmkpụ.+
15 Agha wee daa ọzọ n’etiti ndị Filistia+ na ndị Izrel. Devid na ndị na-ejere ya ozi wee gbadaa buso ndị Filistia agha; ike wee gwụ Devid.
15 Ike adịkwaghị m, adịzi m ka ibe eju,+E mewokwa ka ire m rapara n’ágbụ̀ m;+Ọ bụkwa n’ájá ọnwụ ka ị na-eme ka m nọrọ.+
9 N’ihi na iwe gị emewo ka ụbọchị niile anyị gwụchaa;+Anyị anọzuwo afọ ndụ anyị ngwa ngwa dị nnọọ ka okwu a takwunyere atakwunye.+