2 Samuel 5:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị Filistia wee nụ na e tewo Devid mmanụ ịbụ eze Izrel.+ Ndị Filistia niile wee gbagote ịchọ Devid. Mgbe Devid nụrụ ya, ọ gbadara ebe siri ike mbanye.+ 2 Samuel 5:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mgbe e mesịrị, ndị Filistia gbagotere ọzọ+ na-agagharị na ndagwurugwu Refeyim.+
17 Ndị Filistia wee nụ na e tewo Devid mmanụ ịbụ eze Izrel.+ Ndị Filistia niile wee gbagote ịchọ Devid. Mgbe Devid nụrụ ya, ọ gbadara ebe siri ike mbanye.+